Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl gwara Ndị Kraịst ka ha na-erubere ndị ọchịchị ụwa a isi. Ma, ụfọdụ ndị ọchịchị na-emegide Jehova na ndị ohu ya. Olee otú anyị nwere ike isi na-erubere ndị ọchịchị isi ma ka na-akwụwa aka ọtọ n’anya Jehova?