Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu bu nke a ụzọ, anyị chọpụtara ihe mere anyị ji kwesị ime baptizim. Ma, e nwekwara ihe ndị anyị kwesịrị ime ka anyị ruo eruo ime baptizim. Anyị ga-eleba anya n’ihe otu nwoke onye Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ mere. Ọ ga-enyere anyị aka ịghọta ihe onye a na-amụrụ Baịbụl kwesịrị ime iji ruo eruo ka e mee ya baptizim.