Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe na-eme ka ọtụtụ ndị chọọ ịmụ gbasara Jehova na Okwu ya bụ́ Baịbụl bụ ma ha hụ otú anyị si hụ ibe anyị n’anya. Ma, anyị ezughị okè. N’ihi ya, mgbe ụfọdụ, o nwere ike isiri anyị ike igosi ụmụnna anyị na anyị hụrụ ha n’anya. Ka anyị leba anya n’ihe mere ịhụnanya ji dị ezigbo mkpa na otú anyị nwere ike isi na-eme ka Jizọs ma ụmụnna anyị mejọọ ihe.