Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
f E kwuru na otu onye rabaị mechara kwuo, sị: “N’ụwa a, e nwere ma é nweghị ihe ọzọ mmadụ iri atọ bụ́ ndị ezi omume ka Ebreham. Ọ bụrụ na ha dị iri atọ, mụ na nwa m nwoke so na ha. Ọ bụrụ na ha dị iri, mụ na nwa m nwoke so na ha. Ọ bụrụ na ha dị ise, mụ na nwa m nwoke so na ha. Ọ bụrụ na ha dị abụọ, ọ bụ mụ na nwa m nwoke. Ọ bụrụkwanụ na ọ bụ naanị otu onye, ọ bụ mụnwa.”