Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Otu ọkà mmụta Baịbụl kwuru, sị: “N’Izrel na mba ndị gbara ya gburugburu, ndị mmadụ weere na ile ọbịa nke ọma bụ ihe ha kwesịrị ime. Onye kpọrọ ndị mmadụ oriri kwesịrị ịhụ na o wetara ihe karịrị ihe ga-eju ndị ahụ ọ kpọrọ oriri afọ. Onye bụ́ ezigbo mmadụ kpọọ ndị mmadụ oriri, karịchaa oriri agbamakwụkwọ, o kwesịrị iwetara ndị niile ọ kpọrọ nri na mmanya ga-eju eju bara abara.”