Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Akwụkwọ Matiu, Mak, Luk, na Jọn kọọrọ anyị banyere ihe karịrị ọrụ ebube iri atọ Jizọs rụrụ. E nwekwara ọtụtụ ọrụ ebube ndị ọzọ ọ rụrụ. Ma, Baịbụl akpọghị nke ọ bụla n’ime ha aha iche iche. E nwere otu oge ‘obodo niile’ bịakwutere ya, “o wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ọrịa.”—Mak 1:32-34.