Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị taa ekwetaghị na ụwa ọhụrụ Baịbụl kwere ná nkwa ga-abịa. Ha chere na ọ bụ nrọ efu ma ọ bụ ihe na-agaghị eme eme. Ma, obi siri anyị ike na nkwa niile Jehova kwere anyị ga-emezurịrị. N’agbanyeghị nke ahụ, anyị kwesịrị ime ka okwukwe anyị na-esikwu ike ka ọ ghara ịnyụ ka ọkụ. Olee otú anyị ga-esi na-eme ya? A ga-akọwa ya n’isiokwu a.