Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c I nwere ike ịhụ ọtụtụ isiokwu ndị kwuru gbasara amụma Baịbụl ma ị gaa n’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ, n’isiokwu bụ́ “Baịbụl,” n’okpuru isiokwu bụ́ “Amụma.” Dị ka ihe atụ, gụọ isiokwu bụ́ “Ihe Jehova Buru n’Amụma Na-emezu.” Ọ gbara n’Ụlọ Nche January 1, 2008.