Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova họpụtara Gidiọn ka o duo ndị Izrel ma chebe ha n’oge ihe siiri ha ezigbo ike. Gidiọn ji obi ya niile rụọ ọrụ a ruo ihe dị ka afọ iri anọ. Ma, e nwere ọtụtụ ihe ndị siiri ya ike. Anyị ga-eleba anya n’otú ihe Gidiọn mere ga-esi nyere ndị okenye aka taa mgbe nsogbu bịaara ha.