Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na Baịbụl, okwu bụ́ “egwu” nwere ọtụtụ ihe ọ pụtara. O nwere ike ịpụta ụjọ, nkwanye ùgwù, ma ọ bụ ihe ịtụ mmadụ n’anya. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmụta ụdị egwu ga-eme ka anyị na-akata obi ma jiri obi anyị niile na-ejere Nna anyị nke eluigwe ozi.