Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị anaghị enwe ndidi n’ụwa Ekwensu a. Ma, Baịbụl gwara anyị ka anyị yiri ndidi ka uwe. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịghọta ihe mere àgwà a ji dịrị mkpa nakwa otú anyị ga-esi na-enwekwu ndidi.