Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Ọ bụrụ na ị chọrọ ịhụ akụkọ ndị a kọrọ na Baịbụl gbasara ndị nwere ndidi, i nwere ike ịga n’Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ, n’isiokwu bụ́ “Ndidi.”