Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe anyị na-ezughị okè, ọ na-esiri anyị ike irube isi mgbe ụfọdụ, ma mgbe onye na-enye anyị ntụziaka nwere ikike ime otú ahụ. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’uru ọ ga-abara anyị ma anyị na-erubere ndị mụrụ anyị, “ndị ọchịchị,” nakwa ndị na-eduzi anyị n’ọgbakọ isi.