Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị isiokwu a ga-enyere aka bụ ndị ike na-agwụ n’ihi ọnwụnwa bịaara ha nakwa ndị chere na ha agaghị arụli ọrụ e nyere ha. Anyị ga-ahụ otú Jehova ga-esi mee ka anyị dị ike, nakwa ihe anyị ga-eme ka anyị nweta enyemaka ya.