Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ịmụ Baịbụl nwere ike ịna-atọ anyị ụtọ ná ndụ anyị niile. O nwere ike ịbara anyị uru, meekwa ka anyị na Jehova dịkwuo ná mma. N’isiokwu a, anyị ga-ahụ otú anyị ga-esi ghọta nke ọma otú eziokwu dị n’Okwu Chineke “si dị obosara, dị ogologo, dị elu, dịkwa omimi.”