Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-amụ ihe bụ́ olileanya anyị nwere maka ọdịnihu nakwa ihe mere obi kwesịrị iji sie anyị ike na ọ ga-emezu. Ndị Rom isi 5 ga-enyere anyị aka ịhụ ihe dị iche n’otú olileanya anyị dị ugbu a na otú ọ dị mgbe mbụ anyị mụtara eziokwu Baịbụl.