Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu òtù na-ahụ maka igbochi ọrịa n’Amerịka kwuru na ụfọdụ nsogbu ịṅụ oké mmanya na-akpata bụ igbu ọchụ, mmadụ igbu onwe ya, idina mmadụ n’ike, mmadụ ịkụ di ya ma ọ bụ nwunye ya isi aba okpu, mmadụ inwe mmekọahụ rụrụ arụ nke nwere ike ịkpatara ya nsogbu, nakwa ime ịpụ nwaanyị.