Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Unu bụ́ ụmụnna nwaanyị na-eto eto anyị hụrụ n’anya bara ezigbo uru n’ọgbakọ. Unu nwere ike ịghọ Ndị Kraịst tozuru etozu ma unu mụta àgwà Ndị Kraịst, mụta ihe ndị ga-abara unu uru, kwadebekwa maka ọrụ ndị unu nwere ike ịrụ n’ọdịnihu. Ọ ga-eme ka unu nweta ọtụtụ ngọzi n’ozi Jehova.