Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Lee foto ndị e ji kọwaa paragraf a. Gụọkwa igbe isiokwu ya bụ “Gịnị Ka Ụmụnna Mere?” Ebe obi na-akaghị otu nwanna kwụsịrịla ịga ozi ọma ịbanye n’Ụlọ Nzukọ Alaeze. Ma, o mechara kata obi banye. Ụmụnna nabatara ya nke ọma, ya na ha anọrịa.