Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Jehova họpụtakwara mmụọ ozi, “onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ,” ya eduru ndị ya banye n’Ala Nkwa ahụ. O doro anya na mmụọ ozi ahụ bụ Maịkel. Maịkel bụ aha Jizọs bụ́ onyeisi ndị mmụọ ozi.—Ọpụ. 14:19; 32:34.