Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ eziokwu na Akwụkwọ Nsọ Hibru ekwughị okwu ahụ bụ́ “tozuru etozu” ma ọ bụ “na-etozughị etozu,” ma ihe ndị o kwuru kọwara okwu abụọ ahụ. Dị ka ihe atụ, akwụkwọ Ilu kwuru ihe dị iche na nwa okorobịa na-amaghị ihe na nke ma ihe ma nwee nghọta.—Ilu 1:4, 5.