Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b NKỌWAKWU: N’isiokwu a na nke na-eso ya, oge nwoke na nwaanyị ji akpa bụ oge ha ga-eji amata ibe ha iji kpebie ma ọ̀ ga-adabara ha ịlụ. Nwoke na nwaanyị na-amalite ịkpa ma ọ bụrụ na ha agwa ibe ha na ha nwere mmasị n’ebe ibe ha nọ. Ha na-akpagidekwa ruo mgbe ha lụrụ ma ọ bụkwanụ mgbe ha kpebiri ịgawara onwe ha.