Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d N’obodo ụfọdụ, ọ na-abụkarị nwanna nwoke na-agwa nwanna nwaanyị ka ha bido ịkpa. Ma, ọ bụghị ihe ọjọọ ma nwanna nwaanyị gwa nwanna nwoke na ọ chọrọ ka ha kpawa. (Rut 3:1-13) Ị chọọ ịmatakwu gbasara ya, gụọ isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị . . . Olee Otú M Pụrụ Isi Gwa Ya Mmetụta M Na-enwe n’Ebe Ọ Nọ?” nke gbara na Teta! nke November 8, 2004.