Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c Okwu bụ́ “nwa mbibi” e kwuru na Jọn 17:12 pụtara na Judas nwụọ, nke ya agaala ruo mgbe ebighị ebi, a gaghịkwa akpọlite ya n’ọnwụ.