Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWA FOTO: Foto atọ na-egosi ihe nwere ike ime ka ụfọdụ ndị ghara ịnụ ozi ọma anyị na-ekwusa n’ụwa niile: (1) Otu nwaanyị bi ebe a na-anaghị ekwe mmadụ kpee okpukpe ọzọ na-abụghị nke obodo ahụ, (2) di na nwunye bi ebe ndị ọchịchị machiri ikwusa ozi ọma, na-atakwa ndị na-ekwusa ya ahụhụ, na (3) otu nwoke bi n’ebe dị ezigbo ime, ebe a na-agaghị agaruli zie ya ozi ọma.