Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Baịbụl kwuru na e nwere ụfọdụ ndị Chineke na-agaghị agbaghara. Ụdị ndị ahụ bụ ndị kpebiri na ha ga na-emegide Jehova. Mana, ọ bụ naanị Jehova na Jizọs ga-ekpebi ma mmadụ ọ̀ bụ onye mmehie a na-agaghị agbaghara.—Mak 3:29; Hib. 10:26, 27.