Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Ihe ndị Juu na-akpọ Abụ Ọma nke 113 ruo 118 bụ Abụ Ọma Halel. Ha na-abụ ya iji too Jehova.