Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Dị ka a kọwara n’Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke Abụọ, ọ bụrụ na onye e kewapụrụ n’ọgbakọ abịa ọmụmụ ihe, onye nkwusa nwere ike iji akọnuche ya e ji Baịbụl zụọ kpebie ma ọ̀ ga-ekele ya ekele dị nkenke ma nabata ya.