Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ na-esi ike inweta Baịbụl n’oge ahụ ndị Kọmunist na-achị obodo Jọjia n’agbanyeghị na e nwere akwụkwọ Baịbụl ụfọdụ a sụgharịrịla n’asụsụ Jọjin n’agbata afọ 401 na afọ 500.—Gụọ igbe bụ́ “Baịbụl A Sụgharịrị n’Asụsụ Jọjin.”