Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’afọ 1992, ndị nkwusa e nwere na Jọjia dị otu puku na narị mmadụ asatọ na iri isii na itoolu. Ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’afọ ahụ dị puku iri na narị mmadụ atọ na iri atọ na abụọ.