Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị okenye nọ na Kọmitii Na-ahụ Maka Mmekọrịta Anyị na Ndị Ụlọ Ọgwụ na Jọjia enwetala ihe karịrị narị ndị dọkịta abụọ na iri ise kwetara ịna-awa Ndịàmà Jehova ahụ́ n’amịnyeghị ha ọbara.