Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na mmetọ e metọrọ gị emeela ka ị ghara ịna-eri nri nke ọma ma ọ bụ na-emerụ onwe gị ahụ́ ma ọ bụ na-aṅụ ọgwụ ọjọọ ma ọ bụ ghara ịna-ehi ụra nke ọma ma ọ bụ mee ka ị na-eche echiche igbu onwe gị ma ọ bụkwanụ na-eme ka obi na-ajọ gị njọ nke ukwuu, ọ ga-adị mma ka ị gaa hụ dọkịta.