Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nwoke na nwaanyị ịkpa tupu ha alụọ abụghị omenala obodo niile. Baịbụl ekwughị na nwoke na nwaanyị ga-akparịrị tupu ha alụọ, o kwughịkwa na ọ bụ naanị otú e si alụ di na nwunye.