Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dị ka ihe atụ, otu isiokwu dị́ n’akwụkwọ a kpọrọ Marriage & Family Review kwuru na e mere nchọpụta ugboro atọ gbasara ihe na-eme ka di na nwunye na-ebite aka. Nchọpụta ndị ahụ gosiri na ikpe otu okpukpe na ikwere otu ihe so eme ka ndị di na nwunye ghara itisa. Ha na-ebirukwa iri afọ abụọ na ise ruo iri afọ ise, ka na-ebikwa.