Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ a na-akpọ McClintock and Strong’s Cyclopedia, Mpịakọta nke Itoolu, peeji nke 212, kwuru, sị: “Okwu ahụ bụ sakramentị adịghị n’Agba Ọhụrụ; okwu Grik bụ́ μυστήριον [ya bụ, my·steʹri·on], enweghịkwa otú o si gbasa baptizim ma ọ bụ Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị ma ọ bụkwanụ ihe ọ bụla a na-ahụ anya.”