Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’ụfọdụ nsụgharị Baịbụl Bekee, kama ide “onye nzọpụta” n’amaokwu ndị ahụ, ha dere “onye mmeri,” “dike,” “onye ndú,” ma ọ bụdị “otu onye.” Ma n’asụsụ Hibru e ji dee Baịbụl, ọ bụ otu okwu ahụ ka e dere mgbe a na-ekwu maka ụmụ mmadụ ndị zọpụtara ndị ọzọ nakwa mgbe a na-ekwu na Jehova Chineke bụ Onye nzọpụta.—Abụ Ọma 7:10.