Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Gụọ akwụkwọ bụ́ Vine’s Complete Expository Dictionary of Old and New Testament Words. Otu okwu Grik ahụ dị na Matiu 5:11, bụ́ ebe Jizọs kwuru na ndị mmadụ ga-ekwu “ụdị ihe” ọjọọ niile megide ndị na-eso ụzọ ya.—International Standard Version.