Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na Baịbụl e nwere ụfọdụ ndị nwere ihe karịrị otu aha a na-akpọ ha, dị ka Jekọb (a na-akpọkwa ya Izrel), Pita (a na-akpọkwa ya Saịmọn) nakwa Tadiọs (a na-akpọkwa ya Judas).—Jenesis 49: 1, 2; Matiu 10: 2, 3; Mak 3: 18; Ọrụ Ndịozi 1:13.