Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Sameria na-ekpe okpukpe dị iche na nke ndị Juu. Ma, ha na-akụzi ma na-emekwa ihe ụfọdụ dị n’Iwu Mozis.