Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ndebiri aha Chineke bụ “Jaa.” Ọ gbara ihe dị ka ugboro iri ise na Baịbụl, ma a gụnye ebe ndị ọ gbara na “Haleluya,” ma ọ bụ “Aleluya,” bụ́ nke pụtara “Toonụ Jaa.”—Mkpughe 19:1; Bible Nsọ nke Union Version; Baịbụl Nsọ: Nhazi Katọlik.