Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ Orpheus: A General History of Religions kwuru banyere pọgatrị na “o nweghị ihe ọ bụla e kwuru banyere ya n’oziọma Matiu, Mak, Luk na Jọn.” Akwụkwọ ọzọ bụ́ New Catholic Encyclopedia kwuru, sị: “E lebachaa anya n’ihe niile, ozizi pọgatrị ahụ chọọchị Katọlik na-akụzi gbadoro ụkwụ ná nkụzi ọdịbendị, ọ bụghị n’Akwụkwọ Nsọ.”—Second Edition, Volume 11, peeji nke 825.