Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nke ugboro anọ ọ gbara bụ na Mkpughe 1:11 na Baịbụl King James Version. Ma, ọ dịghị n’ọtụtụ Baịbụl nke oge a n’ihi na ọ dịghị n’ihe odide Grik kacha ochie. Ma, ọ ga-abụ na e mechara tinye ya n’ụfọdụ Akwụkwọ Nsọ a sụgharịrị ọhụrụ.