Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’amụma Aịzaya, okwu Hibru bụ́ ʽal·mahʹ e si na ya sụgharịta “nwa agbọghọ” nwere ike ịbụ nwa agbọghọ ma nwoke ma ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke. Ma Matiu si n’ike mmụọ nsọ jiri okwu Grik kacha doo anya bụ́ par·theʹnos kọwaa ya, nke pụtara “nwa agbọghọ na-amaghị nwoke.”