Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụghị naanị Okwu ahụ ka Chineke si n’aka ya gwa ndị mmadụ okwu. Dị ka ihe atụ, o sikwa n’aka ndị mmụọ ozi ndị ọzọ na-abụghị Ọkpara ya nye ụmụ Izrel Iwu ndị o nyere ha.—Ọrụ Ndịozi 7:53; Ndị Galeshia 3:19; Ndị Hibru 2:2, 3.