Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otú e si sụgharịa iwu a na Baịbụl ụfọdụ bịaziri mee ka o yie ka ebe nsogbu dị bụ ma ihe mee nwaanyị ahụ dị ime, ọ bụghị nwa o bu n’afọ. Ma, okwu Hibru e si na ya sụgharịa ihe a gosiri na ihe a na-ekwu okwu ya bụ ma nwaanyị ahụ dị ime ma ọ bụ nwa o bu n’afọ nwụọ.