Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu ahụ bụ́ “mmehie mbụ” adịghị na Baịbụl. Nke bụ eziokwu bụ na mmehie mbụ e dere na Baịbụl bụ okwu ahụ Setan gwara Iv o ji ghọgbuo ya, na okpookpo asị ahụ ọ tụụrụ ya.—Jenesis 3:4, 5; Jọn 8:44.