Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Jizọs ga-abụ eze iji mezuo otu n’ime amụma ndị e buru gbasara Mezaya. Mezaya ahụ bụ onye pụrụ iche na-anọchite anya Chineke. Ị chọọ ịhụ amụma ndị e buru na Baịbụl gosiri na ọ bụ Jizọs bụ Mezaya ahụ, gụọ isiokwu bụ́ “Amụma Ndị E Buru Gbasara Mesaya Hà Na-egosi n’Eziokwu na Ọ Bụ Jizọs Bụ Mesaya?”