Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Akwụkwọ anọ ndị a na-akpọ Ozi Ọma bụ akwụkwọ Matiu, Mak, Luk, na Jọn dị n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, nke a na-akpọkarị Agba Ọhụrụ. Ọ bụ na ha anọ ka e dere gbasara otú Jizọs si bie ndụ na otú o si jee ozi n’ụwa.