Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwere ihe Baịbụl bụ́ HCSB Study Bible kwuru gbasara okwu a bụ́ “kere.” Ọ sịrị na ‘o nwetụbeghị mgbe e ji ngwaa Hibru bụ́ bara’ e dere n’amaokwu a, nke pụtara “ike ihe,” kọwaa ihe mmadụ na-eme. N’ihi ya, bara’ na-ekwu gbasara ihe ọ bụ naanị Chineke ga-emeli.’— Peeji nke 7.