Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c E nwere ihe akwụkwọ bụ́ The Expositor’s Bible Commentary kwuru gbasara okwu Hibru a sụgharịrị “na mbụ” ma ọ bụ “ná mmalite.” Ọ sịrị na okwu ahụ egosighị oge ihe a na-ekwu maka ya were.”—Revised Edition, Mpịakọta nke I, peeji nke 51.